Abù Ọma 124:6-7 Bible Nso (IGBOB)

6. Onye agọziri agọzi ka Jehova bu,Onye nēnyeghi ayi iburu ezé-ha anu-ndọb͕u.

7. Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà:Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi.

Abù Ọma 124