3. Jerusalem, nke ewuworoDika obodo nke ejikọtara n'otù nke-ọma:
4. Ebe ebo nile rigoworo, bú ebo nile nke Ja,Iburu Israel ihe-àmà,Ikele aha Jehova.
5. N'ihi na n'ebe ahu ka edoworo oche-eze nile ikpe ikpe,Bú oche-eze nile ulo Devid nwere.
6. Riọnu aririọ bayere udo Jerusalem:Ndi nāhu gi n'anya gānọ n'udo.