1. Aṅuririm ọṅu mb͕e ha nāsim,Ka ayi je n'ulo Jehova.
2. Ukwu-ayi eguzowoN'ọnu-uzọ-ama-gi nile, Jerusalem;
3. Jerusalem, nke ewuworoDika obodo nke ejikọtara n'otù nke-ọma:
4. Ebe ebo nile rigoworo, bú ebo nile nke Ja,Iburu Israel ihe-àmà,Ikele aha Jehova.