Abù Ọma 121:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. M'gēweli anyam abua le ugwu nile:Òle ebe iye-akam gēsi bia?

2. Iye-akam nēsi n'aka Jehova bia,Onye meworo elu-igwe na uwa.

3. Ya ekwela ka ewezuga ukwu-gi n'ọnọdu-ya:Onye nēdebe gi, Ya atula òrù-ura.

Abù Ọma 121