Abù Ọma 119:173-175 Bible Nso (IGBOB)

173. Ka aka-Gi buru ihe iyerem aka;N'ihi na ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'rọputaworo.

174. Achọsiwom nzọputa-Gi ike, Jehova;Iwu-Gi bu kwa ihe nātọm utọ nke-uku.

175. Ka nkpuru-obim di ndu, ọ gēto kwa Gi;Ka ikpé-Gi nile ye-kwa-ram aka.

Abù Ọma 119