Abù Ọma 115:14-17 Bible Nso (IGBOB)

14. Ka Jehova tukwasiri unu madu,Ka Ọ tukwasiri unu, tukwasi-kwa-ra umu-unu.

15. Ndi agọziri agọzi diri Jehova ka unu bu,Onye meworo elu-igwe na uwa.

16. Elu-igwe bu elu-igwe Jehova nwere;Ma uwa ka O nyeworo umu madu.

17. Ndi nwuru anwu adighi-eto Ja,Ndi nile kwa ndi nārida n'ebe inọ-dū, ha adighi-eto Ya;

Abù Ọma 115