Abù Ọma 104:10-12 Bible Nso (IGBOB)

10. Gi Onye nēzipu isi-iyi di iche iche ka ha ba na ndagwurugwu;N'etiti ugwu ka ha nērù:

11. Ha nēnye anu ọhia ọ bula miri iṅu;Inyinya-ibu-ọhia nēmeju akpiri-ikpọ-nku-ha.

12. N'akuku ha ka anu-ufe nke elu-igwe bi,Ha nēsi n'etiti alaka-osisi me ka olu-ha da udà.

Abù Ọma 104