Abù Ọma 103:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Gọzie Jehova, nkpuru-obim;Ka ihe nile nke di nimem gọzi kwa aha nsọ Ya.

2. Gọzie Jehova, nkpuru-obim,Echezọ-kwa-la nmeso ọma Ya O nēmeso gi:

3. Bú Onye nāb͕aghara gi ajọ omume-gi nile;Onye nāgwọ ọria-gi nile;

Abù Ọma 103