Abù Nke Abù 8:13-14 Bible Nso (IGBOB)

13. Gi onye bi n'ubi ab͕ara ogige,Ndi ejikọtara gi na ha nāṅa nti olu-gi:Mem ka m'nuru ya.

14. B͕alaga, gi onye ihe-gi nātọm utọ,Yi kwa mb͕ada ma-ọbu nwa-eleN'elu ugwu nile nke uda di iche iche.

Abù Nke Abù 8