2. Samuel 22:8 Bible Nso (IGBOB)

Ala we me nkpatu ma kwa jijiji,Nto-ala nile nke elu-igwe nāma jijiji,Ewe me ka ha me nkpatu, n'ihi na iwe-Ya di ọku.

2. Samuel 22

2. Samuel 22:2-11