23. Ma Joab bu onye-isi usu-ndi-agha nile nke Israel: Benaia nwa Jehoiada bu onye-isi ndi Keret, bu kwa onye-isi ndi Pelet:
24. Adoram bu onye-isi usu ndi nēfè òfùfè: Jehoshafat nwa Ahailud bu onye-ncheta:
25. Sheva bu ode-akwukwọ: Zedok na Abaiata bu ndi-nchu-àjà.
26. ọzọ kwa, Ira onye Jaia buru Devid onye-isi n'ije ozi.