2. Samuel 19:41 Bible Nso (IGBOB)

Ma, le, ndikom nile nke Israel nābiakute eze, we si eze, Gini mere umu-nne-ayi, bú ndikom Juda, zupuru gi n'ori, me ka eze na ulo-ya gabiga Jọdan, na ndikom Devid nile tiyere ya?

2. Samuel 19

2. Samuel 19:39-43