2. Samuel 18:23 Bible Nso (IGBOB)

Ma otú ọ di, m'gāb͕a ọsọ, ka o kwuru. Ọ si ya, B͕a ọsọ. Ahimaaz we b͕a ọsọ Buruburu-ala, b͕abiga onye Kush ahu.

2. Samuel 18

2. Samuel 18:21-30