2. Samuel 16:23 Bible Nso (IGBOB)

Ọdu Ahitofel, nke ọ duru na mb͕e ahu, di ka agāsi na ajuru ase n'okwu Chineke: otú a ka idu-ọdu nile nke Ahitofel di, ma n'ebe Devid nọ ma n'ebe Absalom nọ.

2. Samuel 16

2. Samuel 16:15-23