2. Samuel 12:15 Bible Nso (IGBOB)

Netan we la n'ulo-ya.Jehova we tie nwata ahu ihe-otiti, bú nke nwunye Uraia muru nye Devid, o we nāria ọria nke-uku.

2. Samuel 12

2. Samuel 12:6-16