2. Ndi Tesalọnaika 3:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mb͕e ayi nọ n'etiti unu, ọ bu kwa nka ka ayi nēnye unu n'iwu, si, Ọ buru na onye ọ bula achọghi ilu ọlu, ya ghara kwa iri ihe.

2. Ndi Tesalọnaika 3

2. Ndi Tesalọnaika 3:9-14