2. Ndi Kọrint 7:1 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ndi m'huru n'anya, ebe ayi nwere nkwa ndia, ka ayi sachapu n'onwe-ayi nmeru nile nke aru na nke mọ, nēmezu idi-nsọ n'egwu Chineke.

2. Ndi Kọrint 7

2. Ndi Kọrint 7:1-11