2. Ndi-Eze 2:15 Bible Nso (IGBOB)

Umu ndi-amuma ndi nọ na Jeriko na ncherita-iru ya we hu ya, si, Mọ Elaija anọkwasiwo Elaisha. Ha we bia izute ya, ha we kpọrọ ya isi ala.

2. Ndi-Eze 2

2. Ndi-Eze 2:8-17