2. Ndi-Eze 10:11 Bible Nso (IGBOB)

Jihu we tib͕ue ndi nile fọduru ulo Ehab nime Jezreel, na ndi uku ya nile, na ndi ọ mara nke-ọma, na ndi-nchu-àjà-ya, rue mb͕e ọ dighi onye fọduru ọ rapuru ya.

2. Ndi-Eze 10

2. Ndi-Eze 10:3-12