2. Ndi-Eze 1:17 Bible Nso (IGBOB)

O we nwua, dika okwu Jehova si di nke Elaija kwuru. Jehoram we malite ibu eze n'ọnọdu ya n'arọ nke-abua nke Jehoram nwa Jehoshafat, bú eze Juda; n'ihi na o nweghi nwa-nwoke.

2. Ndi-Eze 1

2. Ndi-Eze 1:11-18