2. Ndi-Eze 1:10 Bible Nso (IGBOB)

Elaija we za, si onye-isi ọgu ndi-agha abua na iri ahu, Ọ buru na onye nke Chineke ka m'bu, ka ọku si n'elu-igwe ridata, ripia gi na ọgu ndi-agha abua na iri gi. Ọku we si n'elu-igwe ridata, ripia ya na ọgu ndi-agha abua na iri ya.

2. Ndi-Eze 1

2. Ndi-Eze 1:2-18