2. Ihe Emere 35:1 Bible Nso (IGBOB)

Josaia we mere Jehova ememe ngabiga nime Jerusalem: ha we b͕ue anu ngabiga n'ubọchi nke-iri-na-anọ nke ọnwa mbu.

2. Ihe Emere 35

2. Ihe Emere 35:1-4