2. Ihe Emere 34:10 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nye ya n'aka ndi nēje ozi ahu, bú ndi nēlekọta ihe n'ulo Jehova; ndi nēje ozi ahu, bú ndi nālu ọlu n'ulo Jehova, we nye ya iji mezi ebe etipúru etipú na ime ka ulo ahu di ike;

2. Ihe Emere 34

2. Ihe Emere 34:4-12