2. Ihe Emere 24:2-4 Bible Nso (IGBOB)

2. Joash we me ihe ziri ezi n'anya Jehova ubọchi nile nke Jehoiada, bú onye-nchu-àjà.

3. Jehoiada we lutara ya ndinyom abua; o we mua umu-ndikom na umu-ndinyom.

4. O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na ọ di n'obi Joash ime ka ulo Chineke di ọhu.

2. Ihe Emere 24