2. Ihe Emere 21:17 Bible Nso (IGBOB)

ha we rigo imegide Juda, we tipúe ya, dọta àkù nile ahuru n'ulo eze, na umu-ya ndikom kwa, na ndinyom-ya, n'agha; ọ dighi kwa nwa-nwoke fọduru ya, ọ bu nání Jehoahaz, bú nke-ntà nime umu-ya ndikom.

2. Ihe Emere 21

2. Ihe Emere 21:15-20