2. Ihe Emere 20:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma na mb͕e ha malitere iti nkpu na ito otuto, Jehova tiyere ndi nēru nbì imegide umu Amon na Moab na ugwu Sia, bu ndi nābakuru Juda; ewe tib͕ue ha.

2. Ihe Emere 20

2. Ihe Emere 20:18-23