1. Timọti 6:20-21 Bible Nso (IGBOB)

20. Biko Timọti, nēche ihe ahu enyere gi n'aka idebe, nēze okwu efu nile nke emeruru emeru nke ihe ahu anākpọ ihe-ọmuma n'uzọ ugha, ha na nguzogide-ya nile;

21. bú ihe-ọmuma nke ufọdu kwuputara we hie n'ihe bayere okwukwe-ayi.Ka amara diyere unu.

1. Timọti 6