1. Ndi Tesalọnaika 5:15 Bible Nso (IGBOB)

Lenu ka onye ọ bula ghara inyeghachi onye ọ bula ihe ọjọ n'ọnọdu ihe ọjọ; kama nāb͕asonu ezi ihe mb͕e nile, n'ebe ibe-unu nọ, na n'ebe madu nile nọ.

1. Ndi Tesalọnaika 5

1. Ndi Tesalọnaika 5:5-20