1. Ndi Tesalọnaika 2:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na gini bu olile-anya-ayi, ma-ọbu ọṅù-ayi, ma-ọbu okpu-eze nke inya-isi ayi? Ọ̀ bughi kwa unu onwe-unu, n'iru Onye-nwe-ayi Jisus n'ọbibia-Ya?

1. Ndi Tesalọnaika 2

1. Ndi Tesalọnaika 2:11-20