1. Ndi Kọrint 9:21 Bible Nso (IGBOB)

n'ebe ndi nēnweghi iwu nọ m'we di ka onye nēnweghi iwu, ọ bughi na enweghm iwu n'ebe Chineke nọ, kama anọm n'okpuru iwu n'ebe Kraist nọ, ka m'we rita ndi nēnweghi iwu n'urù.

1. Ndi Kọrint 9

1. Ndi Kọrint 9:19-27