1. Ndi Kọrint 3:18 Bible Nso (IGBOB)

Ka onye ọ bula ghara ighọb͕u onwe-ya. Ọ buru na onye ọ bula nēchè na ya bu onye mara ihe n'etiti unu n'oge a, ya ghọ onye-nzuzu, ka o we ghọ onye mara ihe.

1. Ndi Kọrint 3

1. Ndi Kọrint 3:17-23