1. Ndi Kọrint 16:23-24 Bible Nso (IGBOB)

23. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist diyere unu.

24. Ihu-n'anya nkem diyere unu nile nime Kraist Jisus. Amen.

1. Ndi Kọrint 16