1. Ndi Kọrint 15:24 Bible Nso (IGBOB)

Emesia ọgwugwu ihe nile gābia, mb͕e ọ bula Ọ gārara ala-eze-Ya nye n'aka Chineke, Onye bu kwa Nna; mb͕e ọ bula Ọ gēmewori ka ọbubu-isi nile na ichi-isi nile na ike nile ghara idi irè.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:17-31