1. Ndi Kọrint 14:38-40 Bible Nso (IGBOB)

38. Ma ọ buru na onye ọ bula amaghi ihe ndia, ọ bu onye anāmaghi ama.

39. Ya mere, umu-nnam, werenu obi nānu ọku chọ ka unu bu amuma, unu eb͕ochi-kwa-la iji asusu di iche iche nēkwu okwu.

40. Ma ka eme ihe nile n'uzọ di nma n'anya, na n'usoro.

1. Ndi Kọrint 14