1. Ndi Kọrint 14:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma emeghi otú a, onye nọ n'ọnọdu onye nāmutaghi akwukwọ gēsi aṅa si Amen ahu mb͕e i nēkele ekele, ma ọ buru na i ji mọ-gi nāgọzi, ebe ọ nāmataghi ihe ọ bula i nēkwu?

1. Ndi Kọrint 14

1. Ndi Kọrint 14:6-20