1. Ndi-Eze 4:16-19 Bible Nso (IGBOB)

16. Beana nwa Hushai, n'Asha na Bealot:

17. Jehoshafat nwa Parua, n'Isaka:

18. Shimai nwa Ila, nime Benjamin:

19. Gebea nwa Uri, n'ala Gilead, bú ala Saihon eze ndi-Amorait na nke Og, bú eze Beshan; ma nání ya bu onye edoro onye-isi nke di n'ala ahu.

1. Ndi-Eze 4