1. Ndi-Eze 4:1-4 Bible Nso (IGBOB)

1. Eze, bú Solomon, we buru eze Israel nile.

2. Ma ndia bu ndi-isi o nwere; Azaraia nwa Zedok bu onye-nchu-àjà;

3. Elihoref na Ahaija, umu-ndikom Shisha, bu ndi-ode-akwukwọ; Jehoshafat nwa Ahailud bu onye-ncheta;

4. Benaia nwa Jehoiada bu onye-isi usu-ndi-agha; Zedok na Abaiata bu ndi-nchu-àjà;

1. Ndi-Eze 4