1. Jọn 2:7 Bible Nso (IGBOB)

Ndi m'huru n'anya, ọ dighi ihe ọhuu enyere n'iwu nkem m'nēdegara unu, kama ihe ochie enyere n'iwu nke unu nwere site na mbu: ihe ochie ahu enyere n'iwu bu okwu ahu nke unu nuru.

1. Jọn 2

1. Jọn 2:1-16