1. Jọn 2:15 Bible Nso (IGBOB)

Unu ahula uwa, ma-ọbu ihe nke di n'uwa, n'anya. Ọ buru na onye ọ bula ahú uwa n'anya, ihu-n'anya nke Nna-ayi adighi nime ya.

1. Jọn 2

1. Jọn 2:5-19