1. Ihe Emere 8:3-6 Bible Nso (IGBOB)

3. Bela we nwe umu-ndikom; Ada, na Gira, na Abaihud;

4. na Abishua, na Neaman, na Ahoa;

5. na Gira, na Shefufan, na Huram.

6. Ndia bu kwa umu-ndikom Ihud: ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi na Geba, ha we me ka ha je biri na Manahat:

1. Ihe Emere 8