1. Ihe Emere 8:23-28 Bible Nso (IGBOB)

23. na Abdon, na Zikri, na Henan;

24. na Hananaia, na Ilam, na Antot a;

25. na Ifdeia, na Penuel, bú umu-ndikom Shashak;

26. na Shamsherai, na Sheharia, na Atalaia;

27. na Jaareshia, na Elaija, na Zikri, bú umu-ndikom Jeroham.

28. Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna n'osuso-ọmumu nile ha, ndi-isi. Ndia biri na Jerusalem.

1. Ihe Emere 8