1. Ihe Emere 6:43-48 Bible Nso (IGBOB)

43. nwa Jahat, nwa Giashom, nwa Livai.

44. Umu-ndikom Merari, bú umu-nne-ha, nọ kwa n'aka-ekpe: Itan nwa Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk;

45. nwa Hashabaia, nwa Amazaia, nwa Hilkaia;

46. nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shemea;

47. nwa Mahli, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livai.

48. Enye-kwa-ra umu-nne-ha, bú ndi Livai, ifè òfùfè nile nke ebe-obibi ulo Chineke.

1. Ihe Emere 6