1. Ihe Emere 6:3-8 Bible Nso (IGBOB)

3. Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron kwa; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.

4. Eleeza muru Finehas, Finehas muru Abishua;

5. Abishua we mua Buki, Buki mua Uzi;

6. Uzi mua Zerahia, Zerahia mua Meraiot;

7. Meraiot mua Amaraia, Amaraia mua Ahaitub;

8. Ahaitub mua Zedok, Zedok mua Ahimaaz;

1. Ihe Emere 6