1. Ihe Emere 6:13-17 Bible Nso (IGBOB)

13. Shalum mua Hilkaia, Hilkaia mua Azaraia;

14. Azaraia mua Seraia, Seraia mua Jehozadak;

15. Jehozadak we je mb͕e Jehova mere ka Juda na Jerusalem je biri n'ala ọzọ n'aka Nebukadneza.

16. Umu-ndikom Livai; Giashom, na Kohat, na Merari.

17. Ma ndia bu aha umu-ndikom Giashom; Libni, na Shimai.

1. Ihe Emere 6