1. Ihe Emere 5:22 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọtutu ndi eb͕uru eb͕u dara, n'ihi na agha ahu sitere na Chineke. Ha we biri n'ọnọdu ha rue mb͕e emere ka ha je biri n'ala ọzọ.

1. Ihe Emere 5

1. Ihe Emere 5:13-26