1. Ihe Emere 4:1-2 Bible Nso (IGBOB) Umu-ndikom Juda; Perez, na Hezron, na Kami, na Hua, na Shobal. Reaia nwa-nwoke Shobal we mua Jahat; Jahat we mua Ahumai