1. Ihe Emere 3:16-22 Bible Nso (IGBOB)

16. Umu-ndikom Jehoiakim kwa: Jekonaia nwa-ya, Zedekaia nwa-ya.

17. Umu-ndikom Jekonaia kwa, bú onye-nkpọrọ: Shealtiel nwa-ya,

18. na Malkiram, na Pedaia, na Shenaza, na Jekamaia, na Hoshama, na Nedabaia.

19. Umu-ndikom Pedaia kwa; Zerubabel, na Shimai: umu-ndikom Zerubabel kwa; Meshulam, na Hananaia; Shelomit bu nwa-nne-ha nwayi:

20. na Hashuba, na Ohel, na Berekaia, na Hasadaia, na Jushab-hesed, ise.

21. Umu-ndikom Hananaia kwa; Pelataia, na Jeshaia: umu-ndikom Refaia, umu-ndikom Anan, umu-ndikom Obadaia, umu-ndikom Shekanaia.

22. Umu-ndikom Shekanaia kwa; Shemaia: umu-ndikom Shemaia kwa: Hatush, na Igal, na Baria, na Nearaia, na Shefat, isi.

1. Ihe Emere 3