1. Ihe Emere 25:4 Bible Nso (IGBOB)

Nke Himan: umu-ndikom Himan; Bukia, na Matanaia, na Uziel, na Shebuel, na Jerimot, na Hananaia, na Hanani, na Eliata, na Gidalti, na Romamti-eza, na Joshbekasha, na Maloti, na Hotia, na Mahaziot:

1. Ihe Emere 25

1. Ihe Emere 25:1-5