1. Ihe Emere 21:22 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si Ọnan, Nyem ebe a, bú ebe-nzọcha-ọka nka, ka m'we wuere Jehova ebe-ichu-àjà nime ya: n'ego zuru ezu o ruru ka i gēnyem ya: ka ewe b͕ochie ihe-otiti a n'ebe ndi Israel nọ.

1. Ihe Emere 21

1. Ihe Emere 21:20-28