1. Ihe Emere 2:26-29 Bible Nso (IGBOB)

26. Ma Jerahmeel nwere nwunye ọzọ, aha-ya bu Atara; nwayi ahu bu nne Onam.

27. Umu-ndikom Ram, bú ọkpara Jerahmeel, bu Maaz, na Jamin, na Eka.

28. Umu-ndikom Onam bu Shamai, na Jada: umu-ndikom Shamai kwa; Nedab, na Abishua.

29. Aha nwunye Abishua bu Abihail; o we muara ya Ahban, na Molid.

1. Ihe Emere 2